36 Geal we hu ndi ahu, we si Zebul, Le, ndi ufọdu si n'elu ugwu nārida. Zebul we si ya, Ọ bu onyinyo ugwu ka gi onwe-gi nāhu dika ndikom.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 9
Echiche Ndi-Ikpe 9:36 na onodu