Ndi-Ikpe 9:48 IGBOB

48 Abimelek we rigo n'ugwu Zalmon, ya onwe-ya na ndi nile soro ya; Abimelek we chiri anyu-ike-ha n'aka-ya, o we b͕utue alaka osisi, welie ya, tukwasi ya n'ubu-ya: ọ si ndi soro ya, Ihe unu huworom ka m'mere, menu ngwa, menu dika m'meworo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 9

Echiche Ndi-Ikpe 9:48 na onodu