54 O we me ngwa kpọ nwa-okorọbia nēbu ihe-agha-ya, si ya, Miputa mma-agha-gi, me ka m'nwua, ka ha we ghara ikwu okwu bayerem, si, Nwayi b͕uru ya. Nwa-okorọbia-ya we mapue ya, ọ nwua.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 9
Echiche Ndi-Ikpe 9:54 na onodu