11 Kwasienu ákwá ike, unu ndi bi na Maktesh, n'ihi na ndi Kenean nile alawo n'iyì: ebipuwo ndi nile eboro ọla-ọcha.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zefanaia 1
Echiche Zefanaia 1:11 na onodu