Zefanaia 1:15 IGBOB

15 Ubọchi nrubiga-ókè nke iwe ka ubọchi ahu bu, ubọchi ahuhu na nkpab͕u, ubọchi nke ime nkpọnkpọ-ebe na itọb͕ọrọ n'efu, ubọchi ọchichiri na oké nb͕achi, ubọchi igwe-oji na oké ọchichiri,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zefanaia 1

Echiche Zefanaia 1:15 na onodu