Zefanaia 1:17 IGBOB

17 M'gēme kwa ka nkpà kpa madu, ha ewe jegharia dika ndi-ìsì, n'ihi na ọ bu Jehova ka ha mehieworo megide: agāwusi kwa ọbara-ha dika ájá, wusi kwa anu-aru-ha dika ǹsí.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zefanaia 1

Echiche Zefanaia 1:17 na onodu