5 na ndi nākpọ isi ala nye usu ihe nile di n'elu-igwe n'elu-ulo nile; na ndi nākpọ isi ala, ndi nāṅuru Jehova iyi, ndi ji kwa Malkam aṅu iyi;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zefanaia 1
Echiche Zefanaia 1:5 na onodu