Zefanaia 2:11 IGBOB

11 Onye di egwu ka Jehova gābu n'imegide ha: n'ihi na Ọ gēme ka chi nile nke uwa ta aru; madu gākpọ kwa isi ala nye Ya, onye ọ bula site n'ọnọdu-ya, bú agwe-etiti nile nke mba nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zefanaia 2

Echiche Zefanaia 2:11 na onodu