Zefanaia 2:2 IGBOB

2 tutu ukpuru amuputa nwa, (ubọchi agabigawo dika ib͕ob͕o-ọka), mb͕e ọnuma nke iwe Jehova akābiakwasighi unu, mb͕e ubọchi iwe Jehova akābiakwasighi unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zefanaia 2

Echiche Zefanaia 2:2 na onodu