Zefanaia 2:5 IGBOB

5 Ahuhu diri ndi bi n'akuku oké osimiri, bú mba ndi Keret! Okwu Jehova nēmegide unu, Kenean, ala ndi Filistia; M'gēme kwa ka i la n'iyì ghara inwe onye-obibi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zefanaia 2

Echiche Zefanaia 2:5 na onodu