4 Ndi-amuma-ya bu ndi obi-ha nādighi n'otù ebe, ndi-nghọb͕u: ndi-nchu-àjà-ya emewo ka ihe nsọ ghara idi nsọ, ha emewo iwu ihe-ike.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zefanaia 3
Echiche Zefanaia 3:4 na onodu