9 N'ihi na mb͕e ahu ka M'gāb͕anwere ndi nile di iche iche eb͕ub͕ere-ọnu di ọcha, ka ha nile we kpọkue aha Jehova, ifè Ya n'otù ùbú.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zefanaia 3
Echiche Zefanaia 3:9 na onodu