Zekaraia 10:11 IGBOB

11 Ọ gāgabiga kwa n'oké osimiri nke nkpab͕u, tie oké osimiri nke ọtutu nmali-miri, ebe di omimi nile nke Nail gātakọrọ kwa: agēbuda kwa npako Asiria n'ala, nkpa-n'aka Ijipt gēwezuga kwa onwe-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 10

Echiche Zekaraia 10:11 na onodu