Zekaraia 10:4 IGBOB

4 N'aka-Ya ka nkume nkuku gēsi puta, n'aka-Ya ka ǹtú gēsi puta, n'aka-Ya ka uta agha gēsi puta, n'aka-Ya ka onye ọ bula nāchi n'ihe-ike gēsi puta n'otù.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 10

Echiche Zekaraia 10:4 na onodu