7 Ndi Efraim gādi kwa ka dike, obi-ha gāṅuri kwa ọṅu dika site na manya-vine: e, umu-ha gāhu ya, we ṅuria; obi-ha gēteghari egwú ọṅù nime Jehova.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 10
Echiche Zekaraia 10:7 na onodu