Zekaraia 10:9 IGBOB

9 M'gāgha kwa ha dika nkpuru n'etiti ndi nile di iche iche; ọ bu kwa n'ebe nile di anya ka ha gēchetam: ha gādi kwa ndu, ha na umu-ha, we lata.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 10

Echiche Zekaraia 10:9 na onodu