Zekaraia 11:11 IGBOB

11 Ewe nyajie ya n'ubọchi ahu: otú a ndi ewedara n'ala nke ìgwè ewu na aturu ahu, bú ndi nāribam ama, we mara na okwu Jehova ka ọ bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 11

Echiche Zekaraia 11:11 na onodu