12 Ala nka gēti kwa aka n'obi, ab͕uru ọ bula iche; ab͕uru ulo Devid iche, na ndinyom-ha iche; ab͕uru ulo Netan iche, na ndinyom-ha iche;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 12
Echiche Zekaraia 12:12 na onodu