8 N'ubọchi ahu ka Jehova gēb͕ochi ndi bi na Jerusalem; onye nāsu ngọngọ n'etiti ha n'ubọchi ahu gādi kwa ka Devid; ulo Devid gādi kwa ka Chineke, dika mọ-ozi nke Jehova n'iru ha.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 12
Echiche Zekaraia 12:8 na onodu