Zekaraia 13:6 IGBOB

6 Agāsi kwa ya, Gini bu ntiputa-ọnyá ndia n'etiti aka-gi abua? Ọ gāsi kwa, Ha bu ọnyá etiputaram n'ulo ndi nāhum n'anya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 13

Echiche Zekaraia 13:6 na onodu