Zekaraia 13:9 IGBOB

9 M'gēme kwa ka uzọ nke-atọ ba n'ọku, M'gānucha kwa ha dika esi anucha ọla-ọcha, nwa ha dika esi anwa ọla-edo: ndi ahu gākpọku aham, Mu onwem gāza kwa ha: M'gāsi, Ndi nkem ka ọ bu; ndi ahu gāsi kwa, Jehova bu Chinekem.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 13

Echiche Zekaraia 13:9 na onodu