16 Ọ gēru kwa, na onye ọ bula nke fọduru n'etiti mba nile ndi nābia imegide Jerusalem gārigo kwa-arọ ikpọ isi ala nye Eze, bú Jehova nke usu nile nke ndi-agha, na ime ememe ulo-ntu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 14
Echiche Zekaraia 14:16 na onodu