Zekaraia 14:8 IGBOB

8 Ọ gēru kwa, n'ubọchi ahu, na miri nēnye ndu gēsi na Jerusalem rùputa; nkera-ha gērùga n'oké osimiri Iru-anyanwu, nkera-ha gērùga kwa n'oké osimiri Ọdida-anyanwu: na mb͕e okpom-ọku na na mb͕e oyi ka ọ gadi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 14

Echiche Zekaraia 14:8 na onodu