Zekaraia 2:11 IGBOB

11 Ọtutu mba gārapa-kwa-ra na Jehova n'ubọchi ahu, ghọ-kwa-ram otù ndi: M'gēbi kwa n'etiti gi, i we mara na Jehova nke usu nile nke ndi-agha ezìwom biakute gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 2

Echiche Zekaraia 2:11 na onodu