Zekaraia 2:8 IGBOB

8 N'ihi na otú a ka Jehova nke usu nile nke ndi-agha siri: Ọ bu mb͕e nsọpuru gasiri ka O ziworom jekuru mba nile ndi nākwata unu: n'ihi na onye nēmetu unu aka nēmetu nwa-anya-Ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 2

Echiche Zekaraia 2:8 na onodu