Zekaraia 3:4 IGBOB

4 O we za, gwa ndi nēguzo n'iru ya okwu, si, Chizuga uwe rusiri inyi n'aru ya. O we si ya, Le, emewom ka ajọ omume-gi si n'aru gi gabiga, M'gēyibe kwa gi uwe ememe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 3

Echiche Zekaraia 3:4 na onodu