Zekaraia 3:8 IGBOB

8 Biko, nuru, gi Joshua, bú onye-isi-nchu-àjà, gi onwe-gi na ndi-ibe-gi ndi nānọdu ala n'iru gi; n'ihi na ndi bu ihe-ebube ka ha bu: n'ihi na, le, M'gaje ime ka orùm, bú Ihe-opupú ahu, puta ìhè.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 3

Echiche Zekaraia 3:8 na onodu