Zekaraia 4:2 IGBOB

2 O we sim, Gini ka gi onwe-gi nāhu? M'we si, Ahuwom, ma, le, ihe-idọba-oriọna, nke bu nání ọla-edo ọla-edo, ya na ọkwa-ya n'isi-ya, na oriọna asa n'elu ya: ihe asa eji ab͕aye manu diri oriọna nile n'otù n'otù, bú nke di n'isi-ya:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 4

Echiche Zekaraia 4:2 na onodu