Zekaraia 4:9 IGBOB

9 Aka abua nke Zerubabel atọwo ntọ-ala nke ulo a, aka-ya abua gēwubì kwa ya; i we mara na Jehova nke usu nile nke ndi-agha ezìwom biakute unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 4

Echiche Zekaraia 4:9 na onodu