Zekaraia 5:9 IGBOB

9 M'we welie anyam abua, hu, ma le, ndinyom abua nāputa, ifufe di kwa na nkù-ha, n'ihi na ha nwere nkù abua dika nkù ub͕ala: ha we bulie ephah ahu n'etiti ala na elu-igwe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 5

Echiche Zekaraia 5:9 na onodu