Zekaraia 6:13 IGBOB

13 ọbuná ya onwe-ya gēwu ulo uku Jehova; ọ bu kwa ya onwe-ya gēburu ebube nile, nọdu nāchi n'oche-eze-ya; otù onye-nchu-àjà gādi kwa n'oche-eze-ya: ndum-ọdu udo gādi kwa n'etiti ha abua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 6

Echiche Zekaraia 6:13 na onodu