Zekaraia 7:12 IGBOB

12 Ọ bu kwa obi-ha ka ha mere ka ha ghọ nkume adamant, ka ha we ghara inuru iwu Chineke, na okwu nile nke Jehova nke usu nile nke ndi-agha zitere site na Mọ-Ya site n'aka ndi-amuma mbu: oké iwe we site na Jehova nke usu nile nke ndi-agha bia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 7

Echiche Zekaraia 7:12 na onodu