Zekaraia 7:14 IGBOB

14 ma M'gēfesa ha dika oké ifufe n'etiti mba nile ndi ha nāmaghi. Ala nka we tọb͕ọrọ n'efu n'azu ha, ghara inwe onye-ngabiga ma-ọbu onye nālata: n'ihi na ha mere ala anāchọsi ike ka ọ ghọ ebe tọb͕ọrọ n'efu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 7

Echiche Zekaraia 7:14 na onodu