Zekaraia 7:7 IGBOB

7 Ùnu agaghi-anu okwu nile nke Jehova kpọsaworo site n'aka ndi-amuma mbu, mb͕e Jerusalem bu ebe madu bi, mb͕e ọ nọ kwa n'udo, mb͕e madu bi kwa n'obodo-ya nile di ya buruburu na nime Negeb na n'ebe di ala ala?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 7

Echiche Zekaraia 7:7 na onodu