Zekaraia 7:9 IGBOB

9 Otú a ka Jehova nke usu nile nke ndi-agha kwuru, si, Kpenu ikpe ezi-okwu, nwe-kwa-nu ebere na obi-ebere nile, onye ọ bula n'aru nwa-nne-ya:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 7

Echiche Zekaraia 7:9 na onodu