Zekaraia 8:3 IGBOB

3 Otú a ka Jehova siri: Alaghachiwom na Zaion, M'gēbi kwa n'etiti Jerusalem: agākpọ kwa Jerusalem Obodo ezi-okwu; agākpọ kwa ugwu nke Jehova nke usu nile ndi-agha Ugwu nsọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 8

Echiche Zekaraia 8:3 na onodu