Zekaraia 8:5 IGBOB

5 Amá nile nke obodo ahu gējuputa kwa n'umu-ntakiri ndikom na umu-ntakiri ndinyom nēgwuri egwú n'amá-ya nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 8

Echiche Zekaraia 8:5 na onodu