8 M'gēme kwa ka ha bia, ha gēbi kwa n'etiti Jerusalem: ha gābu-kwa-ram otù ndi, Mu onwem gābu-kwa-ra ha Chineke, n'ezi-okwu na n'ezi omume.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 8
Echiche Zekaraia 8:8 na onodu