Zekaraia 9:13 IGBOB

13 N'ihi na azọworom Onwem Juda ukwu ikwe ya dika uta, uta ahu ka M'mejuworo n'Efraim dika àkú; M'gākpọte kwa umu-gi, Zaion, imegide umu-gi, Jevan, M'gēme kwa gi ka i di ka mma-agha dike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 9

Echiche Zekaraia 9:13 na onodu