Zekaraia 9:17 IGBOB

17 N'ihi na le ka idi-nma-Ya si di uku! le kwa ka ima-nma-Ya si di uku! ọka gemeka umu-okorọbia tozue okè nke-ọma, manya-vine ọhu kwa umu-ab͕ọghọ nke nāmaghi nwoke.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 9

Echiche Zekaraia 9:17 na onodu