Zekaraia 9:5 IGBOB

5 Ashkelon gāhu ya, tua egwu; Geza kwa, ọ gāb͕ali kwa nke-uku; Ekron kwa, n'ihi na ihere gēme ntukwasi-obi-ya: eze gālanari kwa Geza n'iyi, madu agaghi-ebi kwa n'Ashkelon.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 9

Echiche Zekaraia 9:5 na onodu