1. Jọn 3:17 IGBOB

17 Ma onye ọ bula nke nwere ihe uwa nka o ji biri, nke hu-kwa-ra nwa-nna-ya ka ọ nọ na nkpà, o we mechigide ya obi ebere ya, ìhunanya Chineke si aǹa digide nime ya?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Jọn 3

Echiche 1. Jọn 3:17 na onodu