1. Jọn 3:18

Bible Nso

18Umu-ntakirim, ka ayi ghara ihu n'anya n'okwu, ma-ọbu n'ire; kama ka ayi nāhu n'anya n'ọlu na ezi-okwu.

1. Jọn 3:18 — IGBOB