1. Ndi Tesalọnaika 1:8 IGBOB

8 N'ihi na okwu nke Onye-nwe-ayi esiwo n'aru-unu daputa udà, ọ bughi nání na Masedọnia na Akaia, kama n'ebe nile ọ bula okwukwe-unu n'ebe Chineke nọ aputawo ìhè; ya mere ọ dighi ayi nkpà ikwu okwu ọ bula.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Tesalọnaika 1

Echiche 1. Ndi Tesalọnaika 1:8 na onodu