1. Ndi Tesalọnaika 1:9 IGBOB

9 N'ihi na ha onwe-ha nākọ akukọ bayere ayi aha nbata ayi batara n'ebe unu nọ; ya na otú unu siri n'arusi chigharikute Chineke, ibu orù Chineke Nke di ndu Nke bu kwa onye-ezi-okwu,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Tesalọnaika 1

Echiche 1. Ndi Tesalọnaika 1:9 na onodu