1. Ndi Tesalọnaika 4:13 IGBOB

13 Ma ayi achọghi ka unu ghara imara ihe bayere ndi nāda n'ura ọnwu, umu-nna-ayi; ka o we ghara iwuta unu, ọbuná dika ọ nēwuta ndi fọduru, ndi nēnweghi olile-anya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Tesalọnaika 4

Echiche 1. Ndi Tesalọnaika 4:13 na onodu