14 N'ihi na asi na ayi kwere na Jisus nwuru si kwa n'ọnwu bilie, otú a ndi emere ka ha da n'ura ọnwu site n'aka Jisus, ọ bu ndia ka Chineke gēkuru ka ha so Ya bia.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Tesalọnaika 4
Echiche 1. Ndi Tesalọnaika 4:14 na onodu