15 N'ihi na nka ka ayi nāgwa unu n'okwu Onye-nwe-ayi, na ayi onwe-ayi, bú ndi nọ na ndu, ndi anārapu rue ọbibia nke Onye-nwe-ayi, na ayi agaghi-eburu ndi dara n'ura onwu uzọ ma-ọli.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Tesalọnaika 4
Echiche 1. Ndi Tesalọnaika 4:15 na onodu