1. Timọti 4:10 IGBOB

10 N'ihi na ọ bu iru nka ka ayi nādọb͕u onwe-ayi n'ọlu, nāb͕asi kwa nb͕a ike, n'ihi na ayi elewo anya Chineke di ndu, Onye bu Onye-nzọputa madu nile, ma nke kachasinu Onye nzọputa nke ndi kwere ekwe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Timọti 4

Echiche 1. Timọti 4:10 na onodu