2. Ndi Kọrint 12:14 IGBOB

14 Le, nka bu ub͕ò nke-atọ m'nọ dika onye edoziworo ibiakute unu; m'gaghi-abu kwa ibu arọ́: n'ihi na achọghi m ihe-unu, kama ọ bu unu onwe-unu: n'ihi na ọ bughi ọlu umu ikpadoro ndi muru ha ihe, kama ọ bu ọlu ndi muru umu ikpadoro umu-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Kọrint 12

Echiche 2. Ndi Kọrint 12:14 na onodu